Godfrey Okoye

 

Godfrey Mary Paul Okoye, Audio  C.S.Sp. (Ubochi nke iri na iteghete nke onwa Disemba na afo 1913 ruo17ubochi nke iri na asaa n'onwa Machị nke afo1977)O bụ bishọp nke Chọọchị Roman Katọlik na Naịjirịa. Ọ bụ Bishọp mbụ nke obodo Port Harcourt, na-eje ozi site na ubochi nke ato n'onwa Septemba nke afo1961 ruo ubochi nke asaa n'onwa Machị nke afo 1970. Mgbe ọ hapụsịrị diocese nke Port Harcourt, ọ ghọrọ Bishọp nke abụọ nke Enugu, nọchiri Bishọb John Cross Anyogu.


From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Tubidy